in ,

Obieli Udoka – Onaghi Agba Mme

Igbo catholic song mixtape cover

Download this Igbo catholic song Onaghi Agba Mme by Obieli Udoka mp3.

Onaghi Agba Mme lyrics

Aja nke elu obe,
Na aja nke Alter, Bu otu ihe.
Maka n’ obu Kristi na onwe ya,
Bu onye nchu aja na ihe eji-achu ya.
N’ elu obe o na agba mme,
Mana ugbua, n’ Alter di ngozi,
Site na Ibu uko ndi Ukochukwu,
Onaghi agbazi mme.

Play Onaghi Agba Mme mp3.

Download Obieli Udoka Onaghi Agba Mme mp3.

 

Download Onaghi Agba Mme com .mp3(Size: 6 MB)


Sis. Agatha Moses – Oh Lord – Sis Agatha Moses Oh Lord Oh Lord Soundwela

Sis. Agatha Moses – Oh Lord

Nne Bu Nne by Rogana Ottah

Rogana Ottah – Nne Bu Nne